Jump to content

iri abụọ na otu

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ abụọ na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri abụọ, tupu a gụọ iri abụọ na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XXI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 21.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Zụtara m akpa dị iri abụọ na otu ka m kowe n'ụlọ ahịa m.

Mkpoputa

[dezie]
Iri abụọ na otu





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Twenty-one (21) Twenty-one