iri abụọ na isii
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ abụọ na isii atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri abụọ na ise, tupu a gụọ iri abụọ na asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka XXVI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 26.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Nwanne m anọọla n'obodo oyibo afọ iri abụọ na isii
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Twenty-six (26) Twenty-six