Jump to content

iri abụọ na ise

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ abụọ na ise atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri abụọ na anọ, tupu a gụọ iri abụọ na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka XXV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 25.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Nwanne m gbara afọ iri abụọ na ise n'ọnwa gara aga.

Mkpoputa

[dezie]
Iri abụọ na ise





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Twenty-five (25) Twenty-five