Jump to content

iri abụọ na asaa

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ abụọ na asaa atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri abụọ na isii, tupu a gụọ iri abụọ na asatọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XXVII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 27.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Nwanne m anọọla n'obodo oyibo afọ iri abụọ na asaa

Mkpoputa

[dezie]
Iri abụọ na asaa





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Twenty-seven (27) Twenty-seven