iri
Ọdịdị
iri
Nkọwa
[dezie]iri bụ Mkpụrụ okwu na-akọwa otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere ma bụrụ ọnụ ọgụgụ nke nọ n'agbata iteghete na iri na otu
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Omụmatụ
[dezie]Mmadụ iri bịara nzukọ ahụ. ọ dị afọ iri mgbe nna ya nwụrụ.
Mkpọpụta
[dezie]