ire-ụzọ

O sị Wiktionary

ire-ụzọ

Nkọwa[dezie]

ire ụzọ

ire ụzọ bụ aha ịhe e jị akpọchi ihe maọbụ akpọghe ịhe akpọchiri akpọchi. ọnụ ụzọ, ụgbọala, igbe. wee diri gawa.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha .

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Okafọ bụ onye na-ejide ire uzọ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Igodo


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

English[dezie]

key