Jump to content

injinia ihu igwe

O sị Wiktionary
nwepụ ihe n'ihu igwe

Nkọwa

[dezie]

Injinia ihu igwe bụ okwu n'akọwa nwepụ kabondaozide (CDR) na Njikwa sola Redieshion (SRM) mgbe oruru ogo igwe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Injinia ihu igwe bu iwepu ụfọdụ ikuku mmụọ ọjọọ N'igwe.

Mkpọpụta

[dezie]
Injinia ihu igwe


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Climate_engineering