inapu

O sị Wiktionary

"""inapu"""

Nkọwa[dezie]

Inwepụ ihe n'aka (mmadụ) ma wepụ ya; ịgọnarị mmadụ ihe.

Nkejiasusu[dezie]

Ngwaa

Olumba[dezie]

Nnapu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

deprive