Gaa na ọdịnaya

imi ihe

Sitere na Wiktionary
imi ihe

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'egosi ụzọ ọzọ eji esi nri n’ọkụ maọbụ n'icheku ọkụ, nke na-abụkarị n’elu ígwè ebe oku nọ n’okpuru yaa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]
  • Anyị nwere ike imi ihe ndịa azu, anụ, ọka na ihe ndiọzọ.
  • Nna ha na ami anụ ọkụkọ n'azụ ụlọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

grill