Gaa na ọdịnaya

imi

Sitere na Wiktionary

Imi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ akụkụ ahụ nke eji eku ume. Ọ na adị n'okpuru anya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwoke a nwere obosara imi.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

nose