imegharị ihe

O sị Wiktionary
Aka ngosi mmeghari ihe
Ụlọ ọrụ mmeghari ihe mkpofu

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara imeharị ihe n'anaghị ejizi eme ihe ka ọ bụrụ ihe ọhụrụ. Nke a bụ iji mee ka ahịhịa belata. A na eji ihe ndị ekpofuru ekpofu ma tinye ya na ìgwè nrụpụta ma mmeghari ọdịdị ya ka ọ bụrụ ihe ọhụrụ ma baakwa uru.


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Emeharịrị okpokoro ahụ ma jiri ya rụpụta nnukwu efere.

Mkpọpụta[dezie]

Imegharị ihe


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

recycling

Gukwuo na Wikipedia Bekee

Recycling