Gaa na ọdịnaya

imebiga ihe ókè

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ mgbe enwere owuwe ihe okike nke ukwu ruo n'ogo na enweghịzi nke nnọchiteanya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ogbugbu anụ ọhịa so n'otu ụzọ imebiga ihe oke.

Mkpọpụta

[dezie]
Imebiga ihe ókè


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Overexploitation