Gaa na ọdịnaya

ime mkpuke

Sitere na Wiktionary

Ime mkpuke

Nkọwa

[dezie]

Nwaanyi itu ime n'alụgịi di

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ọmụmatụ

  1. Nneka tụụrụ ime mkpuke.
  2. Ime ọkwa bụkwa ihe na-ahụzi n'oge ugbu a Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha).
  3. A chọpụtara na ọ tụtara ime ọyị Enugu(Nsukka)

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • ime ọkwa → Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ime mkpuke → Imo(Owerri)
  • ime ọyị → Enugu(Nsukka)
  • ime Òkwa → Abia(Abrịba)
  • ime mkpuke → Ebonyi(Afikpo)

Ntughari n'asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]