ime ihe

O sị Wiktionary

ime ihe

Nkọwa[dezie]

Nke a n'akọwa ka mmadụ si akpa agwa n'ụzọ di iche iche. "Ha soro nwoke ahụ a hụrụ ka ọ na-enyo enyo"mee ihe


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ama m na ọ na-ewute gị mana mee ihe ezi uche dị na ya.

Ka o sina dị, gịnị mere ụmụ nwoke ga-eji na-eme ihe n'echiche ọ bụla na-agafe n'obi ha?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

English[dezie]

[[1]]