ikwu okwuchukwu
Ọdịdị
ikwu okwuchukwu

Nkọwa
[dezie]Ịkụzi na ịkọwa ihe ndị e dere n'akwụkwọ nsọ ekwenyere na ọ bụ ebumnuche Chukwu nye ndị ya na-ezi maọbụ n'ụlọụka. Ọ bụkwa ịgbasa okwuchukwu maọbụ ịzisa oziọma.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]Nna m gara ebe ahụ ikwu okwuchukwu
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- igbasa Oziọma
- ịzisa oziọma