ikusi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- igbanwee ihe site na ụdị dị ka mmiri ka ọ ghọọ ụdị dị ka ifufe
- ime ka mmiri mmiri gbanwee ghọọ gas, karịsịa site na okpomọku
- usoro ime ka mmiri pụọ na ihe
- ime ka ihe kwụsị ịdị adị
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Usoro ikusi bụ ụzọ eji chebe ihe maka mmebi
- o chefuru ite mmiri ọkụ n’elu oku ahu, mmiri wee ghọọ uzuoku site na usoro ikusi.
Mkpọpụta
[dezie]