ikunwa
'ikunwa'
NKỌWA[dezie]
Ikunwa pụtara ilekọ nwata anya site mgbe ọmụmụ ruo mgbe ọ jiri gbasie ike ịga na-aka ya.ọ bụ nwa na élú nwa na-elekọta nwa a.okpukpa na nlekọta anya a ka ana-akpọ iku nwa.
NKEJIASỤSỤ[dezie]
Ngwaa
ỌMỤMATỤ[dezie]
1. Biko naram nwa gị,abiaghịm ọrụ iku nwa 2. Ikunwa bụ ọrụ ebere
MKPỌPỤTA[dezie]
i-ku-n-wa
OLUMBA[dezie]
NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ[dezie]
Bekee[dezie]
Babysitting https://en.m.wikitionary.org/wiki/babysitting