iku ume

O sị Wiktionary
Eserese iku ume

Nkọwa[dezie]

  • Mkpokọta usoro anụ ahụ na nke mmeghachi omume kemịkal na-arụ ọrụ na-eme ka ikuku ndụ a na-ekuba na-ebute ihe dị mkpa eji enwe ndụ na anụ ahụ na ihe irighirighi sel ndị ọzọ, ma na-ewepụkwa ajọ ngwaahịa na ikuku nke ọrụ ya gwuchaala na ahụ
  • Mmeghachi omume kemịkal nke na-eme na mkpụrụ ndụ niile dị ndụ, gụnyere mkpụrụ ndụ ihe ọkụkụ na mkpụrụ ndụ anụmanụ. Ọ bụ ụzọ esi ewepụta ume site na glucose na usoro kemịkal ndị ọzọ niile achọrọ ka ndụ na aga n'ihu .
  • Nkuba na nkupute ikuku
  • Mgbanwe ikuku ndụ na ikuku nke rụrụ ọrụ na ahụ nke na eme mgbe a na-eku ume

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Iku ume dị mkpa maka ndụ, ọ bụ ya mere anyị ji achọ ikuku ọhụrụ
  • Nwatakiri na-anaghi eku ume ozugbo amụrụ ya nwere ike inwe nsogbu ụbụrụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Respiration