ikpe ziri ezi gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ikpe ziri ezi nke ọha iji kpechitere obodo na ala agbahapụrụ n'ihe ike nke Mgbanwe ihu igwe na mmetọ nke ala na ikuku ọnụ ha.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Enyere ndị obodom ikpe ziri ezi nke ihụ igwe.

=Mkpọpụta[dezie]

Ikpe ziri ezi gburugburu ebe obibi



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Environmental_justice