ikoro

O sị Wiktionary

Ikoro

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ udi ihe eji akụ egwu n'ala igbo. Enwere nke ụda ya abụghị egwu ụmụaka.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Ekwe

ka eji bido ikụ egwu ndi otu anyị.

  1. Ikoro n'akọ ọtụtụ egwu akụkọ.

Mkpọpụta[dezie]

Ekwe


Olumba[dezie]

ikoro

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

wooden drum