iko
Ọdịdị
Iko
Nkọwa
[dezie]- Iko bụ aha a na-akpọ ihe ọbụla eji aṅụ ihe ọṅụṅụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Iko ya bụrụ ibu.
- Iko ya di atọ.
- Eji mụ iko mụ eme ọnụ.
- Ọ bụ iko m ji aṅụ mmiri maọbụ mmaya.
Mkpọpụta
[dezie]
Iko
Aha