ikike obodo

O sị Wiktionary

NKỌWA[dezie]

Ikike /Iwu nke na echekwa mana afụ kwa na mmadụ nile bụ otu n'iru iwu na achị obodo nile na agbanyeghi agbulu maọbụ ụdị chi onye ahụ na ekpere.

Ikike Obodo gbodoro ukwu na ọchịchị onye kwuo uche ya.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Ọmụmatu[dezie]

Ikike Obodo gbodoro ukwu na ọchịchị onye kwuo uche ya.

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

ikike mmadụ

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee

Civil rights

{{category Aha}}