ikike nri

O sị Wiktionary
Mapụ n'egosipụta ikike nri

Nkọwa[dezie]

Ikike nri n'akọwa ikike mmadụ nke n'echekwa ikike mmadụ nwere inye onwe ya nri na nkwanye ùgwù,mgbe nri dị adị ma enwekwa ụzọ dị mfe esi eweta ya bụ nri nke n'ikpeazụ, ga enye ụmụ irighiri ihe ndi n'edozi ahụ. Ikike mmadụ a n'egbochi agụụ,kwashiọkọ na mkpofu nri. Ikike a anaghị akọwa na gọọmenti ga n'enye nri n'efu ma ọ bụ bụrụ onye ọzụzụ nri,kama,ọ bụru na mmadụ enweghị ụzọ nri si eru ya aka n'ihi ihe dị ka inọ n'ụlọ mkpọrọ,oge agha ma ọ bụ mgbe ihe ndakwasị mgbanwe Ihu Igwe mere,ana atụ anya na gọọmenti ga enye ndị dị otua nri.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ndị ijuu chụpụrụ nwèrè ikike nri.

Mkpọpụta[dezie]

Akwugo-Ikike nri



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Right_to_food