Gaa na ọdịnaya

ikike nnwere onwe ikwu okwu

Sitere na Wiktionary
Ikike nkwuwe okwu

Nkọwa

[dezie]

Nke bụ ụkpụrụ n'akwado ikike ntohapụ mmadụ ma ọ bụ obodo ikwuputa ebumnobi na uche ha n'atughị egwu mmekpa ahụ ma ọ bụ amamikpe ọbụla.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Onye ọbụla kwesịrị inwe ikike nnwere onwe nkwuwe okwu.

Mkpọpụta

[dezie]
Ikike nnwere onwe ikwu okwu


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Freedom_of_speech