ikike ndọrọ ndọrọ ọchịchị

O sị Wiktionary
ikike ntuli aka

Nkọwa[dezie]

Ikike ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ ikikere na-echekwa nwere onwe onye site n'aka ndị ọchịchị,òtù na mmadụ ndị ọzọ. Ọ na eme ka mmadụ sonye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị ka onye naonye nke otu n'enweghị mmekpa ahụ ọ bụla.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  • Onye ọ bụla nwere ikike ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

Mkpọpụta[dezie]

Ikike ndọrọ ndọrọ ọchịchị


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Civil_and_political_right