ikike maka gburugburu ebe dị mma
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ikike mmadụ nke otu n'ahụ gbasara ikike mmadụ na otu ihe gbasara gburugburu ebe obibi chikọbaraiji Chekwaa Usoro Ihe gbasara ogige obibi n'eweta ahụike mmadụ. . Ikike a na-abụkarị isi ikike ana ekwuchitere mmadụ ọnụ site n'aka ndị nkwuchite ọnụ gburugburu ebe obibi, dị ka ndị nkwuchite ala, ndị Nchekwa mmiri na ndị nkwuchite ọnụ ikike ụmụ amaala.
- Ikike a nwere njikọ Ikike Ahụike nye mmetụtara ahụike
ndị ọzọ dị ka Ikike Ezi mmiri ogige dị ọcha, Ikike Nri na Ikike Ahụike.
- Ikike maka gburugburu ebe obibi dị mma n'ihi usoro Ikike mmadụ n'echekwa ọdịmma gburugburu ebe obibi. Usoro a n'akọwapụta ọghọm n'esi na gburugburu ebe obibi nke n'emetụta mmadụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ikike maka gburugburu ebe obibi dị mma bụ otu n'ime ikike mmadụ e nwere.