ikike ọha mmadụ
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ ikikere mmadụ nwere dị ka ikike agụmakwụkwọ, ikike obibi, ikike ezi obibi ndụ, ikike ahụike, ikike nke sayensị na omenala, ikike inweta ikpe ziri ezi dgz.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụ̀matụ[dezie]
- Enwere ikike ana enye ọha mmadụ ịga ebe ọ bụla.
Mkpọpụta[dezie]