ikike ịgụ akwụkwọ

O sị Wiktionary
ikike agụmakwụkwọ praịmarị

Nkọwa[dezie]

Ahụtala ikike a dị ka ikike mmadụ na Ọgbakọ mba ụwa ole na ole gunyere Ọgbakọ ikike akụ na ụba, mmekọ mmadụ na omenala,nke a hụrụ dị ka ikike ịgụ akwụkwọ n'efu na maa ya dị ka iwu n'mmadụ ga agụrịrị akwụkwọ praịmarị nke bụ nke ga akwalite agụmakwụkwọ sekọndrị ịbụ ihe ewepụtara nke ga enye aka ịnye ohere Agụmakwụkwọ mahadum nke ana eme ka ọ bụrụ n'efu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Onye ọbula nwere ikike agụmakwụkwọ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Right_to_education