ike mmiri

O sị Wiktionary
otu ike mmiri si arụ ọrụ

Nkọwa[dezie]

iji mmiri na adasike na ekwo ekwo ma ọ bụ mmiri na-agba ọsọ mepụta ọkụ eletrik ma ọ bụ iji ya mee ka igwe rụọ ọrụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • Gọọmentị kwesịrị ileba anya n'iji ike mmiri mepụta ọkụ eletrik
  • na obodo India, a na-eji mmiri mmiri na ụlọ ọrụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

hydropower