Gaa na ọdịnaya

ike anyanwụ

Sitere na Wiktionary
Faịlụ:Du an dien mat troi vinh phuc(Solar energy in Vietnam).jpg
Akarangwa ike anyanwụ

Nkọwa

[dezie]
ụlọ nke na-eji ike anyanwụ enwe eletrik

Ike anyanwụ bụ ka esi ewere ìhè na-enwu gbaa na okpomọkụ sitere na anyanwụ nke na-eji ọtụtụ teknụzụ emepụta ike eletrik.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọtụtụ ndị mmadu na-eji zi ike anyanwụ arụ ọrụ ugbu a.
  • Usoro iwụnye ike anyanwụ bụ usoro siri ike

Mkpọpụta

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Solar energy