ike ọgwụgwụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mmetụta nke ike ọgwụgwụ nke ma ọ bụ enweghị ume, enweghị mkpali na ume ọ bụla nke ahụ na uche nke na-egbochi ọrụ nkịtị mmadụ na arụ kwa ụbọchị
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ehighị ụra nke ọma nwere ike ibute ike ọgwụgwụ gabigara ókè
- Enweghị m ike ịrụ ọrụ ọ bụla, enwere m ike ọgwụgwụ
- Ike ọgwụgwụ pụrụ ịbụ ihe ịrịba ama nke mmalite nsogbu ahụ ike dị ka ọbara mgbali elu
- Otu n’ime ihe mgbaàmà nke COVID-19 bụ oké ike ọgwụgwụ