ijikwa mkpofu

O sị Wiktionary
ijikwa mkpofu
Mkpofu ahịhịa

Nkọwa[dezie]

Nke n'akọwa Usoro na omume ana atụ anya iji jikwaa mkpofu ahịhịa site na mkpokọta ya ruo na mkpofu ya. Nke a gunyere nchịkọta,mbuharị,na mkpofu ahịhịa tinyere nlekọta na iwu gbasara Njikwa mkpofu ahịhịa na Usoro iwu metụtara mkpofu ahịhịa.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ọdị mkpa ka enwe ngalaba maka ijikwa mkpofu.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Waste_management