Jump to content

ihueluigwe

O sị Wiktionary
Rainy Weather
Thunderstorm

ihueluigwe

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ ụdị ikuku si ihueluigwe ezidata nke a na-egosi ọnọdụ otu ihueluigwe dị. Mmiri ọ ga-ezo?, oke ekpomọkụ ọ dị?

nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmatụ

[dezie]
  1. I gaa na mgboghoo ikuku ihueluigwe di ebe ahụ na-adị iche
  2. Ihueluigwe adighi mma taa

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Iru Enu igwe - Anambra

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[1]