ihu igwe-gbanwere
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ihu igwe gbanwere pụtara mgbanwe maọbụ ntụgharị ihu igwe ma ọbụ na ihu igwe adịghịzi ka o si adị.
- Ọtụtụ ihe butere ma tinyekwa aka ná mgbanwe nke ihu igwe. Ihe dịka ụlọ ebe ana emepụta ihe, ị gbutu osisi, igbu anụ ọhịa,anwụrụ si na ụgbọala na ihe ndị ọzọ tinyere aka ná ihe na egbute mgbanwe ihu ìgwè.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Igbutusi osisi na ebute mgbanwe nke ihu igwe
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Iru ìgwè agbanwego