ihu abụọ

O sị Wiktionary

ihu abụọ

Mma ihu abụọ

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ ọnọdụ mmadụ ikwu maọbụ kwenyere otu ihe ma na-eme ihe ọzọ. Ejikwa ya akọwa mma nwere akụkụ abụọ dị nkọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Agwa Emeka kpara gosipụtara na ọ bụ onye ihu abụọ.
  2. mma ahụ nwere ihu abụọ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

  1. ịru abụọ
  2. ịvu abụọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

hypocrisy hypocrite two-edged_sword

French[dezie]

hypocrisie hypocrite