Gaa na ọdịnaya

ihere

Sitere na Wiktionary

ihere


Nkowa

[dezie]

Ihere bụ okwu na akọwa ọnọdụ mmadu na oge ahu.


Nkeji asusu

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmumaatu

[dezie]
  • Ihere na eme Chibuzo ikwu okwu na oha.
  • Amara bụ onye ihere


Mkpoputa

[dezie]

Ọlumba

[dezie]

iwhere [Abọ in udi LGA in Enugu state

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

English

[dezie]

Shy