Gaa na ọdịnaya

iheisiike

Sitere na Wiktionary

iheisike

Nkọwa

[dezie]

oke ụbaiam, mmekpaahụ , ụkọ ego na agụụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

iheisike di n'obodo Naijiria Obu iheisike na aria ya

Mkpọpụta

[dezie]
iheisi ike


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

hardship