ihe rụrụ arụ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ihe na-asọ oyi site n'omume nke ekwesịghi ekwesị.

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwaaha

Ọmumaatụ[dezie]

  • Eserese ndị ahụ bụ ihe rụrụ arụ
  • Otu o si agba egwu bụ ihe rụrụ arụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

obscene