ihe mmepe anya
Ọdịdị
Ihe mmepe anya
Nkọwa
[dezie]Nke a n'akọwa ihe n'eme ka anya mmadụ mepee gbasara ihe,ọ bụ mgbe mmadụ nwetara mkpọlata mmụọ ngwa ngwa ma ọ bụ nghọta tụmadi ebe ihe gbara ya gharịị dị ma mee ka ihe gbagwojuru anya doo anya.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Enwerem ihe mmepe anya gbasara ọnwụ na ndụ mgbe m gara leta ọba ozu.
- Ihe meperem anya ebe nwoke ahụ nọ bụ nwa odibo ya.
Mkpọpụta
[dezie]