Gaa na ọdịnaya

ihe mkpofu redioaktiv

Sitere na Wiktionary
ihe mkpofu redioaktiv

Ihe mkpofu redioactive bụ ụdị ihe mkpofu dị ize ndụ nke nwere ihe redioaktivu. Ihe mkpofu redioaktiv bụ nsonaazụ nke ọtụtụ ihe omume, gụnyere ọgwụ nuklia, nyocha nuklia, nrụpụta ike nuklia, mwepu nuklia, ngwuputa ala na-adịghị ahụkebe, na nhazi ngwa agha nuklia.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Ihe mkpofu redioaktiv nwere ọtụtụ mmekpa ahụ nye ndụ mmadụ.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Ig-ihe mkpofu redioaktiv



Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Radioactive waste