ihe mkpofu eletrọnịk

O sị Wiktionary
Ihe mkpofu eletrọnik

Nkọwa[dezie]

Mkpofu eletrọnik bụ mkpofu ana eme mgbe atufuru ngwongwo eletrọnik ka ejichara ya mee ihe n'ụlọ ma ọ bụ mgbe onweghizi uru ọbara. Mbawanye teknọlọji na ojiji ya ibi ndụ emela ka enwe ọtụtụ ihe mkpofu eletrọnik nke n'ikpeazụ,n'ebute ịma aka n'ahuike mmadụ na ogige obibi n'ihi emeghị ezi mkpofu nakwa nwoharị.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nwoharị ihe mkpofu eletrọnik n'ebutere ndị ọrụ nsogbu nke ahụike.

Mkpọpụta[dezie]

Ihe mkpofu eletrọnịk


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Electronic_waste