ihe mkpofu dị ize ndụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ikpo ma ọ bụ ihe mkpofu nwere ma ọ bụ ga enwe mmekpa ahụ, ọghọm ma ọbu ihe ize ndụ nye ahụike ọha na eze ma ọ bụ gburugburu ebe obibi. Udi a bụ udi ajọ ngwá ahịa.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ihe mkpofu ize ndụ dị mma iwezuga na gburugburu ebe obibi.