ihe mkpofu anụmanụ

O sị Wiktionary
ihe mkpofu anụmanụ

Nkọwa[dezie]

Nke bụ udi ihe mkpofu nke n'esite na ihe si na ahụ anụmanụ pụta dị ka nsị na ọ bụ mamịrị nke ana eji arụ ọrụ ugbo iji nyere ihe ọkụkụ aka ịtọ eto ma nwee ezi mmepụta

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ihe mkpofu anụmanụ n'enye aka na ọrụ ugbo.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

animal waste