Gaa na ọdịnaya

ihe mkpofu ụlọ ọrụ mmepụta

Sitere na Wiktionary
ihe mkpofu ụlọ ọrụ

Ihe mkpofu ụlọ ọrụ mmepụta bụ ihe mkpofu nke ọrụ ụlọ ọrụ na-emepụta nke gụnyere ihe ọ bụla a na-emeputa nke bụ ihe na-abaghị uru n'oge a na-emepụta ihe dịka nke ụlọ mmepụta ihe dị ka igwe na ihe ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Ihe mkpofu ụlọ ọrụ mmepụta dị ize ndụ mgbe enweghị ezi mkpofu ziri ezi.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Ig-ihe mkpofu ụlọ ọrụ mmepụta



Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Industrial_waste