ihe mberede ihuigwe
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie ebe o si]Nke a bụ ọnọdụ ọjọọ nke mgbanwe Ihu Igwe mmadụ kpatara na ama aka n'ihu ịnye mmekpa ahụ na gburugburu ebe obibi nke na agaghị enwe mmekwata.
- Nkea bụ mpụtara ìhè nke omume mmadụ nke metụtara ihu Igwe nke ọghọm ọ ga ebute na gburugburu ebe obibi agaghị enwe mmekwata.
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmatụ
[dezie ebe o si]Mberede ihu igwe dị mma ka egbochie ya tupu ọbịa.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]climate_emergency Gukwuo na Wikipedia Bekee