Jump to content

ihe kwesịrị ekwesị

O sị Wiktionary

Ihe kwesiri ekwesi

Nkọwa

[dezie]

Ihe kwesiri ekwesi bụ mmadụ ime ihe n'ụzọ ziri ezi bụ nke anabatara dike ihe di mma

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ikwu eziokwu bu ihe ekwesiri ekwesi ka anyi na-eme mgbe niile Agwaram ya ihe kwesịrị ekwesị

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

right