igwurube

O sị Wiktionary

igwurube


Nkọwa[dezie]

igwurubebu aha ahụhụ nwere ọkpa isii na nku anọ pụrụ ibibi ihe akọrọ n'ubi. A n'eri igwurube eri. Ụmụaka n'anwụtakwa ya jiri ya n'egwuri egwu.

locust

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

igwurube eriela ubi m.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

igurube


Nenwe in Aninri local government of Enugu State, Nigeria

Ntụgharị n'asụs ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Locust