igwe okwu

O sị Wiktionary

Igwe okwu


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ akụrụngwa eji eme ka okwu mmadụ kwuru ma ọ bụ ụda ihe gaa ebe tere aka. A na eji ya eme gbasa ozi

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Tinye igwe okwu ahụ nkeọma n'ọnụ gi ka ọha mmadụ nụ olu gị

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Microphone Microphone

German[dezie]

Mikrofon Mikrofon