igwe nnyochaahụ
Ọdịdị

igwe nnyochaahụ
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ igwe eji ese foto na-egosi ime ahụ mmadụ iji chọpụta ebe mmadụ na-enwe ahụ mgbu maọbụ merụrụ ahụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Omụmaatụ
[dezie]igwe nnyochaahụ ahụ adịghị mma.
Mkpoputa
[dezie]Olumba
[dezie]Ntughari n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][X-ray machine]