igwe foto

O sị Wiktionary
igwefoto

Nkọwa[dezie]

igwefoto etinyere na duronu
igwep photo di n'ime ekwentị

Igwefoto bụ ngwa anya, nke na-ewepụta onyonyo ọhụụ. Ọ bụ igbe mechiri emechi nwere obere oghere na-eme ka ìhè banye na igbe ahụ wee sete foto. Site na teknụzụ igwe foto na dịzi obere ma nwee ike ịse foto ihe iguzo n'otu ebe ma obu nke na emeghari emeghari. Ugbu a na arụ nyezi igwe foto n'ime ekwentị na igwe duronu nke na efe-efe na elu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ka igwefoto siri gbanwee gosiri uto nke teknụzụ.
  • Inwere ike iji igwefoto ekwentị gị see foto ihe guzo n'otu ebe ma obu nke na emeghari emeghari.
  • I nwe ihe igwe foto dị mkpa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

camera